Igbo Past Questions and Answers

Physics Past Questions and Answers 2021

Igbo Past Questions and Answers – Igbo Past Questions and Answers in pdf format. Past Questions is one of the most important for language students. Due to the complicated nature of the examination, many people are unable to do well. If you are one of the students in this category, then you do not need to bother about it anymore because we have the solution to that problem, and the solution is in having Past Questions. However, you need to understand that before going for any examination, maximum preparation is required to succeed. Therefore, we bring you information on Past Questions, what it is all about, how it is patterned to suit your demand, and the easiest way to download or get it.

Igbo Past Questions and Answers

Why You Need Igbo Past Questions and Answers

It will expose you to the questions that have been asked years back as most of those questions and answers get repeated every year while some will just be rephrased. So if you don’t have a copy of this last question, then you are losing out. It also provides useful information about the types of questions to expect. You will find out the number of questions you will see in the examination.

Igbo Past Questions and Answers Pattern 

We have made it simple for you. we bring all the questions which are usually in objective format since it could now be in CBT. We have put them together but we indicate the specific years for every question and the correct answers to save you time. All you need to do is to devote quality time to studying the Past Questions.

Sample of Igbo Past Questions and Answers

Question 1

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede IINkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.Site n’ihe ị gụrụ n’ederede a, agwa ọjọọ

Options

A) dị mma
B) na-enye ugwu
C) na-ebute ọghọm
D) na-enye aha ọma

The correct answer is C.

Question 2

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede IINkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.


Otu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ pụtara

Options

A) otu mkpụrụ anya
B) otu isi
C) otu nwaanyị
D) otu nwa

The correct answer is D.

Question 3

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede IINkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.


Nke Nkechi na-amụ na mahadum bụ

Options

A) Dibịa bekee
B) nkuzi
C) nkanụụzụ
D) ọkaiwu

The correct answer is D.

Question 4

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede II


Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ. Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.
Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu. O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị
lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ. E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.


A chụrụ Nkechi na mahadum maka na ọ dara ule

Options

A) iheọmụmụ ya
B) otu iheọmụmụ
C) iheọmụmụ ya niile n’afọ nke mbụ
D) iheọmụmụ ya niile n’afọ nke abụọ

The correct answer is D.

Question 5

AGHỌTAAZAA
Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.
Ederede IIIIjeọma bitụrụ mma aka. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-anụrụ ndị mụrụ ya ihe ma na-aga ozi nke ọma. Na Klaasị ha, o nwere ndị enyi abụọ ntị fere azụ. Ha bụ Ijeego na Ọbịaraeri. Ha ji ụkwụ ebi okazi. Ha si n’otu obodo ha efere n’ọzọ ebe ha na ụmụnwoke na-eri ma na-aṅụ. Anya anaghị ahụ ha n’ụlọakwụkwọ n’ihi na mgbe niile ha nọ na njem. Ụmụagbọghọ ndị a amaghị na ihe na-atọ ụtọ na-elukwa ilu. N’otu oge, ha natara ozi n’ekwentị nke toro ha nnukwu otito maka mma ha ma gwakwa ha bịawa Warrị ebe mkpori ndụ juru. Ndi kpọrọ ha bụ ụmụokorobịa abụọ ndị na-aza Okondo na Otondo n’otu n’otu. Ihe eji mara ha bu isogbhari ụmụnwaanyi n’azu. Ijeego na enyi ya nwaanyị binyeere ụmụnwoke ndị a ịzuụka abụọ, n’agbanyeghị na ha bụ ụmụakwụkwọ. Ka izu asaa gachara, ụmụagbọghọ ndị a adaa ọrịa. Ka e mechara nnyocha ọrịa ha n’ulọọgwụ, e kwuru na ha na-arịa ọrịa mmịnwụ, ọrịa obirinajaọcha a naghị agwọta agwọta. Ugbua, eke na ihe o loro atogbọrọla.


Akparamagwa Ijeọma nwere nke ndị enyi ya enweghị bụ

Options

A) iji ntị nụ ihe
B) ịga ngaghari
C) ịchọ mma
D) ịga ozi

The correct answer is A.

How to Buy

The complete Igbo Past Questions and Answers with accurate answers is N2,000.

Delivery Assurance

How are you sure we will deliver the past question to you after payment?

Our services are based on honesty and integrity. That is why we are very popular.

For us (ExamsGuru Team), we have been in business since 2012 and have been delivering honest and trusted services to our valued customers.

Since we started, we have not had any negative comments from our customers, instead, all of them are happy with us.

Our past questions and answers are original and from the source. So, your money is in the right hands and we promise to deliver it once we confirm your payment.

Each year, thousands of students gain admission into their schools of choice with the help of our past questions and answers.

7 Tips to Prepare for Igbo Exams

  1. Don’t make reading your hobby: A lot of people put reading as a hobby in their CV, they might be right because they have finished schooling. But “You” are still schooling, so reading should be a top priority and not a hobby. Read far and wide to enhance your level of aptitude
  2. Get Exams Preparation Materials: These involve textbooks, dictionaries, Babcock University Post UTME Past Questions and Answers, mock questions, and others. These materials will enhance your mastery of the scope of the exams you are expecting.
  3. Attend Extramural Classes: Register and attend extramural classes at your location. This class will help you refresh your memory and boost your classroom understanding and discoveries of new knowledge.
  4. Sleep when you feel like: When you are preparing for any exams, sleeping is very important because it helps in the consolidation of memory. Caution: Only sleep when you feel like it and don’t oversleep.
  5. Make sure you are healthy: Sickness can cause excessive feelings of tiredness and fatigue and will not allow you to concentrate on reading. If you are feeling as if you are not well, report to your parent, a nurse, or a doctor. Make sure you are well.
  6. Eat when you feel like it: During the exam preparation period, you are advised not to overeat, and to avoid sleep. You need to eat little and light food whenever you feel like eating. Eat more fruits, drink milk and glucose. This will help you enhance retention.
  7. Reduce your time on social media: Some people live their entire lives on Facebook, Twitter, WhatsApp, Messenger chat. This is so bad and catastrophic if you are preparing for exams. Try and reduce your time spent on social media during this time. Maybe after the exams, you can go back and sleep in it.

If you like these tips, consider sharing them with your friends and relatives. Do you have a question or comments? Put it on the comment form below. We will be pleased to hear from you and help you score as high as possible.myPastQuestion.com.

We wish you good luck!

 

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*